1
Abụ Ọma 67:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ka Chineke meere anyị amara ma gọzie anyị, ma mee ka ihu ya chakwasị anyị, Sela
Compare
Explore Abụ Ọma 67:1
2
Abụ Ọma 67:7
Chineke ga-agọzi anyị, nsọtụ niile nke ụwa ga-atụ egwu ya.
Explore Abụ Ọma 67:7
3
Abụ Ọma 67:4
Ka mba niile ṅụrịa ma bụọ abụ ọṅụ, nʼihi na ị na-eji ikpe ziri ezi na-achị ndị mmadụ, na-edukwa mba niile nke ụwa. Sela
Explore Abụ Ọma 67:4
Home
Bible
Plans
Videos