1
Abụ Ọma 68:19
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Otuto dịrị Onyenwe anyị, Chineke anyị, na Onye Nzọpụta anyị, Onye na-ebu ibu arọ anyị ụbọchị niile. Sela
Compare
Explore Abụ Ọma 68:19
2
Abụ Ọma 68:5
Ọ bụ nna ndị nke na-enweghị nna, onye na-ekpechitere ndị di ha nwụrụ anwụ ọnụ ha, onye a bụ Chineke, onye bi nʼebe ya dị nsọ.
Explore Abụ Ọma 68:5
3
Abụ Ọma 68:6
Chineke na-eme ka ndị naanị ha nọ nwee ezinaụlọ, ọ na-eji ịbụ abụ dupụta ndị nọ nʼụlọ mkpọrọ, ma ndị nnupu isi ka ọ na-eme ka ha biri, nʼala kpọrọ nkụ.
Explore Abụ Ọma 68:6
4
Abụ Ọma 68:20
Chineke anyị bụ Chineke na-azọpụta; mgbapụta pụọ nʼọnwụ na-esite nʼaka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị.
Explore Abụ Ọma 68:20
Home
Bible
Plans
Videos