1
Abụ Ọma 72:18
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Otuto dịrị ONYENWE ANYị Chineke, Chineke nke Izrel, onye naanị ya na-arụ ọrụ ebube dị iche iche.
Compare
Explore Abụ Ọma 72:18
2
Abụ Ọma 72:19
Otuto dịrị aha ya dị ebube ruo ebighị ebi; ka ụwa niile jupụta nʼebube ya. Amen na Amen.
Explore Abụ Ọma 72:19
3
Abụ Ọma 72:12
Nʼihi na ọ ga-azọpụta ndị nọ na mkpa mgbe ha kpọkuru ya. Ọ ga-azọpụtakwa ndị ogbenye na-enweghị onye ga-enyere ha aka.
Explore Abụ Ọma 72:12
Home
Bible
Plans
Videos