1
Abụ Ọma 73:26
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Anụ ahụ m na mkpụrụobi m nwere ike ịda mba, ma Chineke bụ ike nke obi m, na ihe nketa m ruo ebighị ebi.
Compare
Explore Abụ Ọma 73:26
2
Abụ Ọma 73:28
Ma nye mụ onwe m, ọ dị mma ịnọ Chineke nso. Emeela m Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị ebe mgbaba m. Aga m akọ banyere ọrụ gị niile dị iche iche.
Explore Abụ Ọma 73:28
3
Abụ Ọma 73:23-24
Ma ana m anọnyere gị mgbe niile; ị na-ejide m nʼaka nri m. Ị na-eji ndụmọdụ gị na-edu m, ma emesịa, ị ga-anabata m nʼebube gị.
Explore Abụ Ọma 73:23-24
Home
Bible
Plans
Videos