1
Abụ Ọma 74:16
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ehihie na abalị bụ nke gị. I mere ka anyanwụ na ọnwa guzosie ike.
Compare
Explore Abụ Ọma 74:16
2
Abụ Ọma 74:12
Ma gị, O Chineke, bụrịị eze m site na mgbe ochie. Ọ bụ gị na-arụpụta nzọpụta nʼelu ụwa.
Explore Abụ Ọma 74:12
3
Abụ Ọma 74:17
Ọ bụ gị kewapụtara oke ala niile nke ụwa. Ọ bụ gị mere ka ọkọchị na udu mmiri dị.
Explore Abụ Ọma 74:17
Home
Bible
Plans
Videos