1
Abụ Ọma 76:11
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Kwenụ ONYENWE ANYị Chineke nkwa ma mezuokwa ha; ka ndị ala niile bụ agbataobi unu wetara onye ahụ e kwesiri ịtụ egwu onyinye dị iche iche.
Compare
Explore Abụ Ọma 76:11
2
Abụ Ọma 76:12
Ọ na-eweda ndị na-achị achị nʼala; ndị eze niile nke ụwa na-atụ ya egwu.
Explore Abụ Ọma 76:12
Home
Bible
Plans
Videos