1
Abụ Ọma 77:11-12
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Aga m echeta ọrụ niile ONYENWE ANYị rụrụ; e, aga m echeta ihe ịrịbama niile i mere nʼoge gara aga. Aga m atụgharịa uche m nʼọrụ gị niile, tuleekwa ọrụ ukwuu gị niile dị iche iche.”
Compare
Explore Abụ Ọma 77:11-12
2
Abụ Ọma 77:14
Ị bụ Chineke onye na-arụ ọrụ ebube dị iche iche; ị na-egosipụta ike gị nʼetiti ụmụ mmadụ.
Explore Abụ Ọma 77:14
3
Abụ Ọma 77:13
O Chineke, ụzọ gị niile dị nsọ. Olee chi dị ukwuu dịka Chineke anyị?
Explore Abụ Ọma 77:13
4
Abụ Ọma 77:1-2
Etikuru m Chineke nʼoke olu maka enyemaka; etikuru m Chineke mkpu ka ọ nụrụ olu m. Mgbe m nọ nʼihe mgbu, ọ bụ Onyenwe anyị ka m chọrọ. Nʼanyasị, esetipụrụ m aka m abụọ, ike na-agwụghị, mmụọ m jụkwara ka a akasịe ya obi.
Explore Abụ Ọma 77:1-2
Home
Bible
Plans
Videos