1
Abụ Ọma 92:12-13
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ma ndị ezi omume ga-awa igu dịka osisi nkwụ; ha ga-ebukwa ibu dịka osisi ukwu sida nke Lebanọn, nke a kụrụ nʼime ụlọ ONYENWE ANYị, ha ga-eto, wasaakwa nʼime ogige Chineke anyị.
Compare
Explore Abụ Ọma 92:12-13
2
Abụ Ọma 92:14-15
Ha ga-amị mkpụrụ, ọ bụladị mgbe ha mere agadi. Ha ga-ejupụtakwa nʼahịhịa ndụ, na-ekwupụta, “ONYENWE ANYị bụ Onye ziri ezi; ọ bụ Oke Nkume m, ọ dịkwaghị ajọ omume dị nʼime ya.”
Explore Abụ Ọma 92:14-15
Home
Bible
Plans
Videos