1
Abụ Ọma 93:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
ONYENWE ANYị bụ eze, ọ na-eyikwasị ịma mma dịka uwe; ONYENWE ANYị na-eyikwasị ịma mma dịka uwe, ọ dịkwa ike nke ukwuu; nʼezie, ụwa niile na-eguzosikwa ike; apụghịkwa iwezuga ya nʼọnọdụ ya.
Compare
Explore Abụ Ọma 93:1
2
Abụ Ọma 93:5
Ụkpụrụ gị niile, ONYENWE ANYị na-eguzosi ike; ịdị nsọ bụ ihe e ji chọọ ụlọ gị mma ruo ụbọchị na-enweghị ọgwụgwụ.
Explore Abụ Ọma 93:5
3
Abụ Ọma 93:4
ONYENWE ANYị onye nọ nʼelu, dị ukwuu karịa mkpọtụ nke oke osimiri niile na-eme, ma karịakwa ụda nke ebili mmiri nke oke osimiri.
Explore Abụ Ọma 93:4
Home
Bible
Plans
Videos