N'ihi nka
Sinu n'etiti ha puta, guzo-kwa-nu iche,
ka Onye-nwe-ayi kwuru,
Unu emetu-kwa-la ihe nādighi ọcha aka;
Mu onwem gākpọbata kwa unu,
Buru kwa unu Nna,
Unu onwe-unu gābu-kwa-ram umu-ndikom na umu-ndinyom,
ka Onye-nwe-ayi kwuru, Nke puru ime ihe nile.