1
ABÙ ỌMA 108:13
Bible Nso
Nime Chineke ayi gēme ihe dìnkpà: Ọ bu kwa Ya onwe-ya gāzọda ndi nākpabu ayi.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 108:13
2
ABÙ ỌMA 108:4
N'ihi na ebere-Gi di uku kari elu nke elu-igwe, Ezi-okwu-Gi di kwa uku rue mbara-ígwé.
Explore ABÙ ỌMA 108:4
3
ABÙ ỌMA 108:1
Edoziwo obim, Chineke; M'gābù abù, e, m'gābù abù ọma, ọbuná nsọpurum ka m'gēji bù abù.
Explore ABÙ ỌMA 108:1
4
ABÙ ỌMA 108:12
Yere ayi aka ka ayi pua n'aka onye-nkpab͕u: N'ihi na ihe-efu ka nzọputa madu bu.
Explore ABÙ ỌMA 108:12
Home
Bible
Plans
Videos