1
ABÙ ỌMA 109:30
Bible Nso
M'gēwere ọnum kele Jehova nke-uku; E, n'etiti ọtutu madu ka m'gēto Ya.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 109:30
2
ABÙ ỌMA 109:26
Yerem aka, Jehova, Chinekem; Zọputam dika ebere-Gi si di
Explore ABÙ ỌMA 109:26
3
ABÙ ỌMA 109:31
N'ihi na O gēguzo n'aka-nri nke ob͕eye, Izọputa ya n'aka ndi nēkpe nkpuru-obi-ya ikpe.
Explore ABÙ ỌMA 109:31
Home
Bible
Plans
Videos