1
ABÙ ỌMA 112:7
Bible Nso
Ọ gaghi-esite n'ihe ọjọ anuworo tu egwu: Edoziwo obi-ya, ebe ọ nātukwasi Jehova obi.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 112:7
2
ABÙ ỌMA 112:1-2
Tonu Ja. Onye ihe nāgara nke-ọma ka nwoke ahu bu nke nātu egwu Jehova. Nke ihe nile O nyere n'iwu nātọ utọ nke-uku. Ndi-dike ka nkpuru-ya gābu n'uwa: Agāgọzi ọb͕ọ ndi ziri ezi.
Explore ABÙ ỌMA 112:1-2
3
ABÙ ỌMA 112:8
Ihe anākwagide ka obi-ya bu, ọ gaghi-atu egwu, Rue mb͕e ọ gēlekwasi ndi nākpab͕u ya anya.
Explore ABÙ ỌMA 112:8
4
ABÙ ỌMA 112:4
Ihè awaliwo n'ọchichiri nye ndi ziri ezi: Ọ bu onye-amara, na onye nwere obi-ebere, na onye ezi omume.
Explore ABÙ ỌMA 112:4
5
ABÙ ỌMA 112:5
Ọ diri nwoke ahu nma, bú onye nēme-ebere, nēbinye kwa madu ihe; Ọ gākwagide okwu-ya nile n'ikpé.
Explore ABÙ ỌMA 112:5
6
ABÙ ỌMA 112:6
N'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi agaghi-ewezuga ya n'onọdu-ya: Ihe-ncheta ebighi-ebi ka onye ezi omume gābu.
Explore ABÙ ỌMA 112:6
Home
Bible
Plans
Videos