1
ABÙ ỌMA 113:3
Bible Nso
Site n'ọwuwa anyanwu rue ọdida-ya Aha Jehova gābu ihe anēto eto.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 113:3
2
ABÙ ỌMA 113:9
Ọ bu onye nēme ka nwayi-àgà nke ulo biri n'ezi-na-ulo nke aka ya, Buru nne nāṅuri ọṅu nke muworo umu-ndikom. Tonu Jehova.
Explore ABÙ ỌMA 113:9
3
ABÙ ỌMA 113:7
Ọ bu onye nēme ka onye nēnweghi ike si n'ájá bilie, O nēsi n'ebe ikpofu ahihia bulie ob͕eye elu
Explore ABÙ ỌMA 113:7
Home
Bible
Plans
Videos