1
ABÙ ỌMA 4:8
Bible Nso
N'udo ka m'gēji otù mb͕e ahu dina ala, raru ura: N'ihi na Gi onwe-gi, Jehova, nání Gi, nēme ka m'biri na ntukwasi-obi.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 4:8
2
ABÙ ỌMA 4:4
Manu jijiji, emehie-kwa-la: Sinu otú a n'obi-unu n'elu ihe-ndina-unu, we dere du. Selah
Explore ABÙ ỌMA 4:4
3
ABÙ ỌMA 4:1
Mb͕e m'kpọrọ, Gi zam, Chineke nke ezi omumem; I nyewom ebe sara mbara mb͕e m'nọ na nkpà: Merem amara, nuru ekperem.
Explore ABÙ ỌMA 4:1
Home
Bible
Plans
Videos