1
ABÙ ỌMA 5:12
Bible Nso
N'ihi na Gi onwe-gi nāgọzi onye ezi omume; Jehova, I ji otú ihe-ya si atọ Gi utọ b͕a ya buruburu dika ọta uku.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 5:12
2
ABÙ ỌMA 5:3
Jehova, n'ututu ka I gānu olum; N'ututu ka m'gēdoro Gi ekperem n'usoro, che kwa nche.
Explore ABÙ ỌMA 5:3
3
ABÙ ỌMA 5:11
Ma ka ndi nile ndi nābabà nime Gi ṅuria, Ka ha tie nkpu ọṅù rue mb͕e ebighi-ebi, n'ihi na I nēkpuchi ha ǹdò: Ọzọ, ka obi nke ndi nāhu aha-Gi n'anya tọ ha utọ nime Gi.
Explore ABÙ ỌMA 5:11
4
ABÙ ỌMA 5:8
Jehova, dubem n'ezi omume-Gi n'ihi ndi nēchem anwu; Me ka uzọ-Gi zie ezi n'irum.
Explore ABÙ ỌMA 5:8
5
ABÙ ỌMA 5:2
Ṅa nti n'olu ntiku m'nētiku Gi, Ezem, na Chinekem: N'ihi na ọ bu Gi ka m'nēkpere.
Explore ABÙ ỌMA 5:2
Home
Bible
Plans
Videos