1
ABÙ ỌMA 6:9
Bible Nso
Jehova anuwo arirọ-amaram; Jehova gānara ekperem.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 6:9
2
ABÙ ỌMA 6:2
Merem amara, Jehova; n'ihi na onye taworo aru ka m'bu: Mem ka m'diri ndu, Jehova; n'ihi na ọkpukpum nile nāma jijiji.
Explore ABÙ ỌMA 6:2
3
ABÙ ỌMA 6:8
Si n'ebe m'nọ wezuga onwe-unu, unu nile ndi nālu ajọ ihe; N'ihi na Jehova anuwo olu ákwám.
Explore ABÙ ỌMA 6:8
4
ABÙ ỌMA 6:4
Lata, Jehova, dọputa nkpuru-obim: Zọputam n'ihi ebere-Gi.
Explore ABÙ ỌMA 6:4
Home
Bible
Plans
Videos