1
ABÙ ỌMA 54:4
Bible Nso
Le, Chineke bu onye nēyerem aka: Onye-nwe-ayi nọ n'etiti ndi nākwagide nkpuru-obim.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 54:4
2
ABÙ ỌMA 54:7
N'ihi na ọ bu na nkpab͕u nile ka Ọ naputaworom; Anyam elekwasiwo kwa ndi-irom.
Explore ABÙ ỌMA 54:7
3
ABÙ ỌMA 54:6
M'gēji onyinye-afọ-ofufo churu Gi àjà: M'gēkele aha-Gi, Jehova, n'ihi na ọ di nma.
Explore ABÙ ỌMA 54:6
4
ABÙ ỌMA 54:2
Chineke, nuru ekperem; Ṅa nti n'okwu nile nke ọnum.
Explore ABÙ ỌMA 54:2
Home
Bible
Plans
Videos