1
ABÙ ỌMA 55:22
Bible Nso
Tukwasi Jehova ihe O nyeworo gi dika ibu, Ya onwe-ya gānagide kwa gi: Ọ gaghi-ekwe ka ewezuga onye ezi omume n'ọnọdu-ya rue mb͕e ebighi-ebi
Compare
Explore ABÙ ỌMA 55:22
2
ABÙ ỌMA 55:17
Anyasi, na ututu, na etiti-ehihie, ka m'gātughari uche, su kwa oké ude: Ọ gānu kwa olum.
Explore ABÙ ỌMA 55:17
3
ABÙ ỌMA 55:23
Ma Gi onwe-gi, Chineke, gēme ka ha rida n'olùlù nbibi: Ndi bu ndi-ọbara na ndi-aghughọ agaghi-adiru nkera ubọchi-ha; Ma mu onwem gātukwasi obi na Gi.
Explore ABÙ ỌMA 55:23
4
ABÙ ỌMA 55:16
Ma mu onwem, Chineke ka m'gākpọku; Jehova gāzọputakwam.
Explore ABÙ ỌMA 55:16
5
ABÙ ỌMA 55:18
Ọ b͕aputawo nkpuru-obim me ka ọ ba n'udo, ka ha ghara ibiarum nso: N'ihi na ha bara uba, bú ndi mu na ha nālu ọ̀gù.
Explore ABÙ ỌMA 55:18
6
ABÙ ỌMA 55:1
Ge nti n'ekperem, Chineke; Ezonari-kwa-la Onwe-gi n'aririọ-amaram.
Explore ABÙ ỌMA 55:1
Home
Bible
Plans
Videos