1
ABÙ ỌMA 65:4
Bible Nso
Ihe nāgara ya nke-ọma, bú onye I nārọputa, Onye I nēme kwa ka ọ biarue nso, Ka o we biri n'ogige-Gi nile: Ka afọ ju ayi n'ezi ihe nke ulo-Gi, Bú ebe nsọ nke ulo uku Gi.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 65:4
2
ABÙ ỌMA 65:11
I kpubewo arọ nke ezi ihe-Gi okpu-eze; Uzọ-Gi nile nātasasi kwa abuba.
Explore ABÙ ỌMA 65:11
3
ABÙ ỌMA 65:5
Ihe di egwu ka I nēji za ayi n'ezi omume, Chineke nke nzọputa-ayi; Gi Onye bu ihe-ntukwasi-obi nke nsọtu nile nke uwa, Na nke oké osimiri, bú ebe di iche iche di anya
Explore ABÙ ỌMA 65:5
4
ABÙ ỌMA 65:3
Okwu nile nke ajọ omume nile dikaririm ike: Njehie nile ayi, Gi onwe-gi gēkpuchi ha.
Explore ABÙ ỌMA 65:3
Home
Bible
Plans
Videos