1
ABÙ ỌMA 66:18
Bible Nso
Ọ buru na ọ bu ajọ ihe ka m'leworo anya nime obim, Onye-nwe-ayi agaghi-anu olum
Compare
Explore ABÙ ỌMA 66:18
2
ABÙ ỌMA 66:20
Onye agọziri agọzi ka Chineke bu, Onye nēwezugaghi ekperem, O sighi kwa n'ebe m'no wezuga ebere-Ya.
Explore ABÙ ỌMA 66:20
3
ABÙ ỌMA 66:3
Sinu Chineke, Le ka ọlu-Gi nile si di oké egwu! N'uba nke ike-Gi ndi-iro-Gi gērube isi aghugho n'okpuru Gi.
Explore ABÙ ỌMA 66:3
4
ABÙ ỌMA 66:1-2
Tikusienu Chineke nkpu ọǹù ike, uwa nile: Bùanu nsọpuru aha-Ya n'abù ọma: Menu ka otuto-Ya di nsọpuru.
Explore ABÙ ỌMA 66:1-2
5
ABÙ ỌMA 66:10
N'ihi na I nwawo ayi, Chineke: I nuchawo ayi, dika esi anucha ọla-ọcha.
Explore ABÙ ỌMA 66:10
6
ABÙ ỌMA 66:16
Bianu, nuru, unu nile ndi nātu egwu Chineke, M'gākọ kwa akukọ bayere ihe O meworo nkpuru-obim.
Explore ABÙ ỌMA 66:16
Home
Bible
Plans
Videos