1
ABÙ ỌMA 67:1
Bible Nso
Ka Chineke mere ayi amara, gọzie ayi, Me ka iru-Ya mua n'ebe ayi nọ; Selah
Compare
Explore ABÙ ỌMA 67:1
2
ABÙ ỌMA 67:7
Chineke gāgọzi ayi; Nsọtu nile nke uwa gātu kwa egwu Ya.
Explore ABÙ ỌMA 67:7
3
ABÙ ỌMA 67:4
Ka mba nile ṅuria, ti kwa nkpu ọṅù: N'ihi na I gēkpe ndi nile n'uwa ikpe ziri ezi, Mba nile n'uwa ka I gēdu kwa. Selah
Explore ABÙ ỌMA 67:4
Home
Bible
Plans
Videos