1
ABÙ ỌMA 68:19
Bible Nso
Onye agọziri agọzi ka Onye-nwe-ayi bu, kwa-ubọchi ka Ọ nēburu ayi ibu, Bú Chineke Nke bu nzọputa-ayi. Selah
Compare
Explore ABÙ ỌMA 68:19
2
ABÙ ỌMA 68:5
Nna nke umu-nb͕ei, na onye-ikpe nke ndinyom di-ha nwuru, Ka Chineke bu n'ebe-obibi-Ya di nsọ.
Explore ABÙ ỌMA 68:5
3
ABÙ ỌMA 68:6
Chineke nēme ndi nání ha nọ ka ha biri n'ulo: Ọ nēme ka ndi-nkpọrọ puta ba n'ebe ihe nāgara ha nke-ọma: Ma ndi nēwezuga onwe-ha bi n'ala kpọrọ nku.
Explore ABÙ ỌMA 68:6
4
ABÙ ỌMA 68:20
Chineke buru ayi Chineke nāzọputa azọputa; Ọ bu kwa Johova, bú Onye-nwe-ayi, nwe uzọ nile isi n'ọnwu pua.
Explore ABÙ ỌMA 68:20
Home
Bible
Plans
Videos