1
ABÙ ỌMA 9:10
Bible Nso
Ọzọ, ndi mara aha-Gi gātukwasi Gi obi; N'ihi na I rapughi ndi nāchọ Gi, Jehova.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 9:10
2
ABÙ ỌMA 9:1
M'gēji obim nile kele Jehova; M'gākọ kwa akukọ oké ọlu-Gi nile.
Explore ABÙ ỌMA 9:1
3
ABÙ ỌMA 9:9
Jehova bu-kwa-ra onye anāzọpia ulo-elu, Bú ulo-elu nke diri mb͕e nile nke nkpà
Explore ABÙ ỌMA 9:9
4
ABÙ ỌMA 9:2
M'gāṅuri ọṅu, obim gātọkwam utọ, nime Gi: M'gābùku aha-Gi abù ọma, Gi Onye kachasi ihe nile elu
Explore ABÙ ỌMA 9:2
5
ABÙ ỌMA 9:8
Ya onwe-ya gēkpe uwa dum madu bi ikpe n'ezi omume, Ọ gēkpe ndi nile di n'uwa ikpe n'izi-ezi.
Explore ABÙ ỌMA 9:8
Home
Bible
Plans
Videos