1
ABÙ ỌMA 8:4
Bible Nso
Gini ka madu bu, na I nēcheta ya; Na nwa nke madu, na I nēleta ya?
Compare
Explore ABÙ ỌMA 8:4
2
ABÙ ỌMA 8:3
Mb͕e m'huru elu-igwe-Gi, bú ọlu nkpisi-aka-Gi, Ọnwa na kpakpando nile, nke I doziworo
Explore ABÙ ỌMA 8:3
3
ABÙ ỌMA 8:5-6
I we me ya ka ọ fọduru ya nke-ntà ibu Chineke, I ji kwa nsọpuru na ima-nma kpube ya n'isi dika okpu-eze. I nēme ya ka ọ nāchi ọlu nile nke aka-Gi abua; Ihe nile ka I doro n'okpuru ukwu-ya abua
Explore ABÙ ỌMA 8:5-6
4
ABÙ ỌMA 8:9
Jehova, Onye-nwe-ayi, Le otú aha-Gi di ebube n'uwa nile!
Explore ABÙ ỌMA 8:9
5
ABÙ ỌMA 8:1
Jehova, Onye-nwe-ayi, Le otú aha-Gi di ebube n'uwa nile! Gi Onye tiyeworo ebube-Gi n'elu ígwé.
Explore ABÙ ỌMA 8:1
Home
Bible
Plans
Videos