YouVersion Logo
Search Icon

1 Ndị Tesalonaịka Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Pọl kwusara oziọma nʼebe a ma nwee ụfọdụ ndị kweere na Kraịst. Ma mgbe Pọl si nʼetiti ha pụọ, ndị iro oziọma ahụ malitere ịkpagbu ha. Ma ha adaghị mba, kama ha nọgidesịrị ike. Nʼakwụkwọ a, Pọl na-agba ha ume. Ọ jara ha ike nʼihi iguzosi ike ha, kelee Chineke ekele nʼihe nchebe o chebere ha. O zikwara ha nʼakwụkwọ a banyere nlọghachi nke Kraịst ga-alọghachi, na olileanya dị oke ọnụahịa ndị niile kweere na Kraịst nwere.
Usoro e si dee ya:
Ekele mmalite 1
Okwu Pọl kwuru banyere onwe ya 2–3
Ndụmọdụ banyere ibi ezi ndụ 4:1-12
Nlọghachi Kraịst 4:13–5:11
Okwu mmechi 5:12-18

Highlight

Share

Copy

None

Want to have your highlights saved across all your devices? Sign up or sign in