YouVersion Logo
Search Icon

1 Timoti Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Timoti ghọrọ onye Kraịst site na nkwusa Pọl. Emesịa, o sooro Pọl jegharịa nʼoge Pọl na-ekwusa oziọma. Ma Timoti mechara bụrụ ụkọchukwu na-elekọta nzukọ Kraịst dị nʼEfesọs. Nʼebe ahụ ka ọ nọ mgbe Pọl si nʼụlọ mkpọrọ ebe e tinyere ya na Rom maka ikwusa oziọma detara ya akwụkwọ a. Pọl dere akwụkwọ a maka ịgba Timoti ume nʼọrụ ya. Ọ gwakwara Timoti ụdị ndị e kwesiri ịhọpụta maka ije ozi nʼụlọ nzukọ Kraịst.
Usoro e si dee ya:
Ịdọ aka na ntị banyere ndị ozizi ụgha 1
Ozizi banyere ikpe ekpere 2
Ozizi banyere ịhọpụta ndị ozi 3
Ndụmọdụ dị iche iche 4:1–6:1
Ije ozi onye Kraịst 6:2-21

Highlight

Share

Copy

None

Want to have your highlights saved across all your devices? Sign up or sign in