2 Jọn Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Nʼime akwụkwọ a Jọn gbara ndị Kraịst ume sị ha hụ onwe ha nʼanya. Ọ dọkwara ha aka na ntị banyere ndị ozizi ụgha, sị ha wezuga onwe ha nʼebe ndị dị otu a nọ.
Usoro e si dee ya:
Ekele mmalite 1-3
Ndụ ịhụnanya 4-6
Ịdọ aka na ntị banyere ndị ozizi ụgha 7-13
Currently Selected:
2 Jọn Ihe dị nʼime ya: BIU
Highlight
Share
Copy
Want to have your highlights saved across all your devices? Sign up or sign in
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a™
Ndị Biblica, Inc. degharịrị ya nʼafọ © 1980, 1988, 2019, 2020
Ọ bụ ndị Biblica, Inc. nyere ikike idenye amaokwu ndị a.
Ikike a dị nye ndị Biblica, Inc. nʼụwa niile.
――――――
Igbo Contemporary Bible™
Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc.
Used with permission. All rights reserved worldwide.