YouVersion Logo
Search Icon

2 Ndị Tesalonaịka Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Ihe e ji mee isi okwu nʼakwụkwọ a bụ nlọghachi Kraịst. Ụfọdụ ndị ozizi ụgha abịala na Tesalonaịka kuzie na ahụhụ ndị Kraịst na-ahụ nʼoge ahụ gosiri na ọgwụgwụ ụwa, na ọgwụgwụ ihe niile eruola. Ozizi dị otu a gbagwojuru ndị Tesalonaịka anya. Ma Pọl dere akwụkwọ a maka ịkasị ha obi, na ịkọwara ha na ọgwụgwụ ụwa erubeghị. O mere ka ha mata na tupu ọgwụgwụ ihe niile eruo na ụfọdụ ihe aghaghị ibu ụzọ mezuo.
Usoro e si dee ya:
Okwu ịgbaume maka nlọghachi Kraịst 1
Ihe ga-emezu tupu Kraịst alọghachi 2
Ndụmọdụ na okwu mmechi 3

Highlight

Share

Copy

None

Want to have your highlights saved across all your devices? Sign up or sign in