YouVersion Logo
Search Icon

3 Jọn Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Nke a bụ akwụkwọ Jọn deere enyi ya nwoke aha ya bụ Gaiọs. Nʼime akwụkwọ a Jọn gbara Gaiọs ume nʼihi ọrụ ọma ọ na-arụ ilekọta ndị Kraịst na-ejegharị na-ekwusa oziọma. Ọ dọrọ Gaiọs aka na ntị banyere Diotrefis onye jụrụ inyere ndị nkwusa aka, ma o kwuru okwu ọma banyere Dimitriọs onye ọzọ na-enyere ndị nkwusa aka.
Usoro e si dee ya:
Ekele mmalite 1-4
Ilekọta ndị ọbịa 5-8
Ọrụ ọjọọ nke Diotrefis na-arụ 9-11
Ọrụ ọma Dimitriọs na-arụ 12
Mmechi okwu 13-14

Highlight

Share

Copy

None

Want to have your highlights saved across all your devices? Sign up or sign in