YouVersion Logo
Search Icon

Ọrụ Ndị Ozi Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Akwụkwọ a malitere akụkọ ya ebe Oziọma Luk kwụsịrị. Nʼakwụkwọ Oziọma Luk, e depụtara ọrụ niile Jisọs rụrụ mgbe ọ nọ nʼụwa. Ma nʼakwụkwọ a, e depụtara ọrụ Jisọs nọkwa na-arụ nʼetiti ndị ya bụ chọọchị ya. E dere akwụkwọ a, igosi otu oziọma Kraịst si gbasaa site na Jerusalem ruo nʼakụkụ niile nke ụwa. A kọrọ akụkọ banyere ọrụ ikwusa oziọma dị iche iche nke Pita rụrụ, kọọkwa akụkọ ọrụ nkwusa oziọma nke Pọl rụrụ.
Usoro e si dee ya:
Mmalite nzukọ Kraịst bụ chọọchị 1–5
Mgbasa nzukọ Kraịst nʼihi mkpagbu 6:1–9:31
Ọrụ nkwusa Pita 9:32–12:24
Ọrụ nkwusa Pọl nke mbụ 12:25–14:28
Nzukọ dị mkpa na Jerusalem 15
Ọrụ nkwusa Pọl nke abụọ 16:1–18:23
Ọrụ nkwusa Pọl nke atọ 18:24–21:16
Pọl agaa Rom 21:17–28:31

Highlight

Share

Copy

None

Want to have your highlights saved across all your devices? Sign up or sign in