YouVersion Logo
Search Icon

Ezra Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Akwụkwọ Ezra kọrọ akụkọ gbasara nlọta ndị Juda site na Babilọn. Onye dere akwụkwọ a buru ụzọ kọọ otu ndị bu ụzọ lọta si lọta, kọọkwa otu e si malite iwugharị ụlọnsọ ukwu, na nsogbu bịakwasịrị ha. Ọ bụ ezie na ha nwere nsogbu dị ukwuu, ma ha mesiri wugharịa ụlọnsọ ukwu ahụ, doo ya nsọ nye maka ife Chineke ofufe. Ọrụ dị iche iche nke Ezra rụrụ, ya na ekpere o kpere nʼihi njehie ndị ahụ lọtara alọta ka e depụtara nʼakwụkwọ.
Usoro e si dee ya:
Nlọta mbụ nke ndị a dọtara nʼagha 1–2
Iwugharị ụlọnsọ ukwu 3
Nkwụsị a kwụsịrị ọrụ iwugharị ụlọnsọ ukwu 4
Ido ụlọnsọ ukwu nsọ 5–6
Ọrụ dị iche iche Ezra rụrụ 7–10

Currently Selected:

Ezra Ihe dị nʼime ya: BIU

Highlight

Share

Copy

None

Want to have your highlights saved across all your devices? Sign up or sign in