YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 48:17-18

Aịzaya 48:17-18 BIU

Otu a ka ONYENWE ANYị sịrị, Onye mgbapụta unu, bụ Onye nsọ Izrel, “Mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị Chineke gị, onye na-ezi unu ihe nʼihi ọdịmma unu, na-eduzikwa unu nʼụzọ unu kwesiri iso. A sịkwarị na unu ṅara ntị nʼiwu m niile, udo unu gaara na-eru dịka osimiri, ọdịmma unu adịkwa ka mmali nke ebili oke osimiri.

Video for Aịzaya 48:17-18