YouVersion Logo
Search Icon

Abụ Ọma 10:14

Abụ Ọma 10:14 BIU

Ma gị, O Chineke, ị na-ahụ nsogbu na ihe mwute, ị na-atule ihe ị ga-eme banyere ha. Ndị a na-emegbu na-atụkwasị gị obi, nʼihi na ị bụ onye inyeaka ndị na-enweghị nna.

Video for Abụ Ọma 10:14