Rut Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Ihe dị nʼakwụkwọ a bụ akụkọ Rut, nwanyị kpebiri ibinyere nne di ya, Naomi, mgbe ọnwụ mberede gburu di ya. Akwụkwọ a gosiri anyị otu Chineke si gọzie Rut nye ya di ọzọ aha ya bụ Boaz, na otu Rut si mụta nwa nwoke, onye mesiri bụrụ nna nna Devid eze ukwu ndị Izrel.
Usoro e si dee ya:
Ọnwụ di Naomi na ụmụ ya 1:1-10
Mkpebi Rut kpebiri 1:11-22
Obiọma Boaz 2–3
Ọlụlụ Boaz lụrụ Rut 4:1-17
Usoro ọmụmụ Devid, eze Izrel 4:18-22
Currently Selected:
Rut Ihe dị nʼime ya: BIU
Highlight
Share
Copy
Want to have your highlights saved across all your devices? Sign up or sign in
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a™
Ndị Biblica, Inc. degharịrị ya nʼafọ © 1980, 1988, 2019, 2020
Ọ bụ ndị Biblica, Inc. nyere ikike idenye amaokwu ndị a.
Ikike a dị nye ndị Biblica, Inc. nʼụwa niile.
――――――
Igbo Contemporary Bible™
Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc.
Used with permission. All rights reserved worldwide.