YouVersion Logo
ბიბლიაგეგმებივიდეოები
Get the app
Language Selector
Search Icon

Popular Bible Verses from JENESIS 13

1

JENESIS 13:15

Bible Nso

IGBOB

n'ihi na ala nka nile nke gi onwe-gi nāhu anya, gi ka M'gēnye ya, nye kwa nkpuru-gi rue mb͕e ebighi-ebi.

Compare

Explore JENESIS 13:15

2

JENESIS 13:14

Bible Nso

IGBOB

Ma Jehova siri Abram, mb͕e Lot kewapusiri onwe-ya n'ebe ọ nọ, Biko, welie anya-gi abua, si n'ọnọdu a, ebe gi onwe-gi nọ, le anya n'Ugwu na na Ndida na n'Iru-anyanwu na n'Ọdida-anyanwu

Compare

Explore JENESIS 13:14

3

JENESIS 13:16

Bible Nso

IGBOB

M'gēme kwa ka nkpuru-gi di ka ájá nke ala: ya bu na, ọ buru na madu puru iguta ájá nke ala, agāguta kwa nkpuru-gi.

Compare

Explore JENESIS 13:16

4

JENESIS 13:8

Bible Nso

IGBOB

Abram we si Lot, Biko, ka ise-okwu ghara idi n'etiti mu na gi, na n'etiti ndi-ọzùzù anu-ulo nkem na ndi-ọzùzù anu-ulo nke gi; n'ihi na nwa-nne ka ayi bu.

Compare

Explore JENESIS 13:8

5

JENESIS 13:18

Bible Nso

IGBOB

Abram we ropu ulo-ikwū-ya, bia biri n'etiti osisi terebinth nke Mamre, nke di nime Hebron, o wuere Jehova ebe-ichu-aja n'ebe ahu.

Compare

Explore JENESIS 13:18

6

JENESIS 13:10

Bible Nso

IGBOB

Lot we welie anya-ya abua, hu Gburugburu-ala nile nke Jọdan, na ala ahu nile bu ala miri nēdè nke-ọma, tupu Jehova ebibie Sọdọm na Gọmọra, dika ubi Jehova ab͕ara ogige, dika ala Ijipt, mb͕e i nēje Zoa.

Compare

Explore JENESIS 13:10

Free Reading Plans and Devotionals related to JENESIS 13

Previous Chapter
Next Chapter
YouVersion

Encouraging and challenging you to seek intimacy with God every day.

Ministry

შესახებ

Careers

მოხალისე

Blog

Press

Useful Links

Help

დახმარება

Bible Versions

აუდიო ბიბლიები

Bible Languages

Verse of the Day


A Digital Ministry of

Life.Church
English (US)

©2026 Life.Church / YouVersion

კონფიდენციალურობის წესდებაTerms
Vulnerability Disclosure Program
ფეისბუქიტვიტერზეინსტაგრამიYouTubePinterest