YouVersion Logo
ბიბლიაგეგმებივიდეოები
Get the app
Language Selector
Search Icon

Popular Bible Verses from JENESIS 14

1

JENESIS 14:20

Bible Nso

IGBOB

ọ bu kwa Onye agọziri agọzi ka Chineke Nke kachasi ihe nile elu bu, Onye raworo ndi nākpab͕u gi nye n'aka-gi. Ọ we nye ya otù uzọ n'uzọ iri nime ihe nile.

Compare

Explore JENESIS 14:20

2

JENESIS 14:18-19

Bible Nso

IGBOB

Melkizedek, bú eze Selem, we buputa achicha na manya-vine: onye ahu bu kwa onye-nchu-aja diri Chineke Nke kachasi ihe nile elu. Ọ we gọzie ya, si, Onye agọziri agọzi ka Abram bu site n'aka Chineke Nke kachasi ihe nile elu, bú Onye-nwe elu-igwe na uwa

Compare

Explore JENESIS 14:18-19

3

JENESIS 14:22-23

Bible Nso

IGBOB

Abram we si eze Sọdọm, Eweliwom akam nye Jehova, bú Chineke Nke kachasi ihe nile elu, Onye-nwe elu-igwe na uwa, na m'gaghi-ewere ihe ma-ọli nime ihe ọ bula nke i nwere, site n'ogho we rue eriri-akpukpọ-ukwu, ka i we ghara isi, Mu onwem emewo Abram ka ọ buru ọgaranya.

Compare

Explore JENESIS 14:22-23

Free Reading Plans and Devotionals related to JENESIS 14

Previous Chapter
Next Chapter
YouVersion

Encouraging and challenging you to seek intimacy with God every day.

Ministry

შესახებ

Careers

მოხალისე

Blog

Press

Useful Links

Help

დახმარება

Bible Versions

აუდიო ბიბლიები

Bible Languages

Verse of the Day


A Digital Ministry of

Life.Church
English (US)

©2026 Life.Church / YouVersion

კონფიდენციალურობის წესდებაTerms
Vulnerability Disclosure Program
ფეისბუქიტვიტერზეინსტაგრამიYouTubePinterest