YouVersion Logo
ბიბლიაგეგმებივიდეოები
Get the app
Language Selector
Search Icon

Popular Bible Verses from JENESIS 26

1

JENESIS 26:3

Bible Nso

IGBOB

nọ dika ọbìa n'ala nka, M'gānọye-kwa-ra gi, gọzie gi; n'ihi na gi na nkpuru-gi ka M'gēnye ala ndia nile, M'gēme kwa ka iyi ahu guzosie ike, bú nke M'ṅuru Abraham nna-gi

Compare

Explore JENESIS 26:3

2

JENESIS 26:4-5

Bible Nso

IGBOB

M'gēme kwa ka nkpuru-gi ba uba dika kpakpando nke elu-igwe, M'gēnye kwa nkpuru-gi ala ndia nile; ọ bu kwa na nkpuru-gi ka mba nile nke uwa gāgọzi onwe-ha; n'ihi na Abraham gere nti n'olum, we debe ihe-ndebem, ihe nile M'nyere n'iwu, ukpurum nile, na iwum nile.

Compare

Explore JENESIS 26:4-5

3

JENESIS 26:22

Bible Nso

IGBOB

O si n'ebe ahu kwapu, gwue olùlù-miri ọzọ; ma ha eseghi okwu bayere ya: ọ kpọ aha-ya Rehobot, si, N'ihi na ub͕u a Jehova enyewo ayi ebe sara mbara, ayi gamu kwa ọmùmù n'ala nka.

Compare

Explore JENESIS 26:22

4

JENESIS 26:2

Bible Nso

IGBOB

Jehova we me ka ọ hu Ya anya, Ọ si, Aridala n'Ijipt; biri n'ala ahu nke M'gāsi gi biri

Compare

Explore JENESIS 26:2

5

JENESIS 26:25

Bible Nso

IGBOB

Ọ we wue ebe-ichu-àjà n'ebe ahu, kpọkue aha Jehova, ma ulo-ikwū-ya n'ebe ahu: ọ bu kwa n'ebe ahu ka ndi-orù Aisak gwuru olùlù-miri.

Compare

Explore JENESIS 26:25

Free Reading Plans and Devotionals related to JENESIS 26

Previous Chapter
Next Chapter
YouVersion

Encouraging and challenging you to seek intimacy with God every day.

Ministry

შესახებ

Careers

მოხალისე

Blog

Press

Useful Links

Help

დახმარება

Bible Versions

აუდიო ბიბლიები

Bible Languages

Verse of the Day


A Digital Ministry of

Life.Church
English (US)

©2026 Life.Church / YouVersion

კონფიდენციალურობის წესდებაTerms
Vulnerability Disclosure Program
ფეისბუქიტვიტერზეინსტაგრამიYouTubePinterest