YouVersion Logo
ბიბლიაგეგმებივიდეოები
Get the app
Language Selector
Search Icon

Popular Bible Verses from JENESIS 27

1

JENESIS 27:28-29

Bible Nso

IGBOB

Ka Chineke nye gi ufọdu nime igirigi elu-igwe, Na ufọdu nime ebe di urù nke ala, Na ọka na manya-vine ọhu ri nne: Ka ndi di iche iche fè gi, Ka mba di iche iche kpọ isi ala nye gi: Buru onye nwere ike n'aru umunne-gi, Ka umu nke nne-gi kpọ kwa isi ala nye gi: Ka onye ọ bula nke nābu gi ọnu buru onye anābu ọnu, Ka onye ọ bula nke nāgọzi gi buru kwa onye agọziri agọzi.

Compare

Explore JENESIS 27:28-29

2

JENESIS 27:36

Bible Nso

IGBOB

Ọ si, Ọ̀ bu na akpọrọ aha-ya Jekob na o jidewom ikiri-ukwu ub͕ò abua ndia? ọnọdu-ọkparam ka ọ nara: ma, le, ub͕u a ka ọ naraworo ngọzim. Ọ si, Ọ̀ dighi ngọzi i debeworom?

Compare

Explore JENESIS 27:36

3

JENESIS 27:39-40

Bible Nso

IGBOB

Aisak nna-ya we za, si ya, Le, site n'ebe di urù nke ala ka ebe-obibi-gi gādi, Site kwa n'igirigi nke elu-igwe site n'elu; Ọ bu kwa mma-agha-gi ka i gēji di ndu, ọ bu kwa nwa-nne-gi ka i gēfe; O gēru kwa, mb͕e, i gālù, ulù, Na i gētijipu yoke-ya n'olu-gi.

Compare

Explore JENESIS 27:39-40

4

JENESIS 27:38

Bible Nso

IGBOB

Isọ we si nna-ya, Ọ̀ bu nání otú ngọzi ka i nwere, nnam? gọziem, ọbuná mu onwem, nnam. Isọ we welie olu-ya, kwa ákwá.

Compare

Explore JENESIS 27:38

Free Reading Plans and Devotionals related to JENESIS 27

Previous Chapter
Next Chapter
YouVersion

Encouraging and challenging you to seek intimacy with God every day.

Ministry

შესახებ

Careers

მოხალისე

Blog

Press

Useful Links

Help

დახმარება

Bible Versions

აუდიო ბიბლიები

Bible Languages

Verse of the Day


A Digital Ministry of

Life.Church
English (US)

©2026 Life.Church / YouVersion

კონფიდენციალურობის წესდებაTerms
Vulnerability Disclosure Program
ფეისბუქიტვიტერზეინსტაგრამიYouTubePinterest