1
Jenesis 10:8
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Kush bụ nna Nimrọd, onye mesịrị bụrụ dike nʼagha nʼụwa.
ႏွိုင္းယွဥ္
Jenesis 10:8ရွာေဖြေလ့လာလိုက္ပါ။
2
Jenesis 10:9
Ọ bụ dike nʼịchụ nta, nʼihu ONYENWE ANYị. Ọ bụ nke a mere e ji na-ekwu okwu na-asị, “Ị dị ka Nimrọd, dike nʼịchụ nta, nʼihu ONYENWE ANYị.”
Jenesis 10:9ရွာေဖြေလ့လာလိုက္ပါ။
ပင္မစာမ်က္ႏွာ
က်မ္းစာ
အစီအစဥ္
ဗီဒီယို