1
1 Ndị Kọrint 10:13
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
O nweghị ọnwụnwa ọbụla nwara unu nke abịakwutebeghị mmadụ. Chineke kwesiri ntụkwasị obi, ọ gaghị ekwe ka a nwaa unu karịa ike unu. Kama mgbe a na-anwa unu, ọ ga-enye unu ike imeri ọnwụnwa ma gosikwa unu ụzọ mgbapụ nʼime ya.
Compare
Explore 1 Ndị Kọrint 10:13
2
1 Ndị Kọrint 10:31
Ihe ọbụla ị na-eme, ma unu na-eri ihe maọbụ na-aṅụ ihe, na-emenụ ha niile maka otuto nke Chineke.
Explore 1 Ndị Kọrint 10:31
3
1 Ndị Kọrint 10:12
Ya mere, ọ bụrụ na ị na-eche na ị guzosiri ike, lezie anya ka ị ghara ịda.
Explore 1 Ndị Kọrint 10:12
4
1 Ndị Kọrint 10:23
Ị na-asị, “Enwere m ike ime ihe niile m maara na m kwesiri ime,” ma ọ bụghị ihe niile ga-abara m uru. “Enwere m ike ime ihe niile m maara ziri ezi,” ma ọ bụghị ihe niile nwere ike inyere anyị aka.
Explore 1 Ndị Kọrint 10:23
5
1 Ndị Kọrint 10:24
Ka onye ọbụla hapụ ịchọ ọdịmma nke onwe ya, kama ọdịmma nke ndị ọzọ.
Explore 1 Ndị Kọrint 10:24
Home
Bible
Plans
Videos