1
1 Ndị Tesalonaịka 4:17
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Mgbe ahụ, anyị onwe anyị, ndị dị ndụ, ndị fọdụrụ nʼụwa, ka a ga-eweli anyị na ha elu nʼime igwe ojii, ịga izute Onyenwe anyị na mbara eluigwe, ebe anyị na Onyenwe anyị ga-anọ ruo mgbe ebighị ebi.
Compare
Explore 1 Ndị Tesalonaịka 4:17
2
1 Ndị Tesalonaịka 4:16
Nʼihi na Onyenwe anyị nʼonwe ya ga-esi nʼeluigwe rịdata, ọ ga-ewere olu ike kpọọ oku, werekwa olu nke onyeisi ndị mmụọ ozi na ụda opi ike nke Chineke. Mgbe ahụ ndị niile nwụrụ nʼime Kraịst ga-ebu ụzọ bilie.
Explore 1 Ndị Tesalonaịka 4:16
3
1 Ndị Tesalonaịka 4:3-4
Nʼihi na nke a bụ ọchịchọ Chineke, bụ ị dị nsọ unu. Ka unu wezuga onwe unu site na ịkwa iko, ka onye ọbụla nʼime unu mata ido ahụ nke onwe ya nʼugwu na nʼịdị nsọ.
Explore 1 Ndị Tesalonaịka 4:3-4
4
1 Ndị Tesalonaịka 4:14
Nʼihi na ebe ọ bụ na anyị kweere na Jisọs nwụrụ ma sitekwa nʼọnwụ bilie, nʼotu aka ahụ, anyị kwenyekwara na site na Jisọs, Chineke ga-akpọlite ndị niile nwụrụ anwụ.
Explore 1 Ndị Tesalonaịka 4:14
5
1 Ndị Tesalonaịka 4:11
Nweenụ agụụ ibi ndụ nwayọọ, na-arụkwanụ ọrụ dịịrị unu. Jirikwanụ aka unu na-arụ ọrụ dịka anyị gwara unu
Explore 1 Ndị Tesalonaịka 4:11
6
1 Ndị Tesalonaịka 4:7
Nʼihi na ọkpụkpọ Chineke kpọrọ anyị abụghị ka anyị na-ebi ndụ adịghị ọcha kama ọ chọrọ ka anyị dịrị nsọ.
Explore 1 Ndị Tesalonaịka 4:7
Home
Bible
Plans
Videos