1
2 Ndị Tesalonaịka 1:11
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼihi nke a, anyị na-anọgide nʼekpere nʼihi unu, na-arịọ ka Chineke gụọ unu dịka ndị kwesiri ọkpụkpọ ọ kpọrọ unu, na-arịọkwa ka o site nʼike ya mee ka unu mezuo ebumnobi nke ihe dị mma, na ezi ọrụ niile nke okwukwe.
Compare
Explore 2 Ndị Tesalonaịka 1:11
2
2 Ndị Tesalonaịka 1:6-7
Chineke bụ onye ezi omume nʼezie. Ọ ga-eji mkpagbu kwụghachi ndị na-akpagbu unu. Ọ ga-enyekwa unu bụ ndị a na-akpagbu na anyị onwe anyị ezumike. Ọ ga-eme nke a mgbe a ga-eme ka Onyenwe anyị Jisọs ya na ndị mmụọ ozi si nʼeluigwe pụta ìhè.
Explore 2 Ndị Tesalonaịka 1:6-7
Home
Bible
Plans
Videos