1
Aịzaya 36:7
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ma ọ bụrụ na unu asị m, “Anyị na-atụkwasị ONYENWE ANYị bụ Chineke anyị obi.” Ọ bụghị ya ka Hezekaya wezugara ebe ya niile dị elu na ebe ịchụ aja ya niile, na-asị Juda na Jerusalem, “Unu aghaghị ịkpọ isiala nʼebe ịchụ aja a?”
Compare
Explore Aịzaya 36:7
2
Aịzaya 36:1
Nʼafọ nke iri na anọ nke ọchịchị eze Hezekaya, Senakerib, bụ eze Asịrịa, busoro obodo Juda niile e wusiri ike agha, meriekwa ha.
Explore Aịzaya 36:1
3
Aịzaya 36:21
Ma ndị ahụ niile gbara nkịtị, ha ekwughị ihe ọbụla, nʼihi na eze nyere ha iwu sị, “Unu azaghachila ya.”
Explore Aịzaya 36:21
4
Aịzaya 36:20
Olee chi nʼime chi mba ndị a niile, bụ ndị zọpụtarala ala ha site nʼaka m? Unu si aṅaa chee na ONYENWE ANYị pụrụ ịzọpụta Jerusalem site nʼaka m?”
Explore Aịzaya 36:20
Home
Bible
Plans
Videos