1
Aịzaya 37:16
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
“O, ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile, Chineke nke Izrel, onye ocheeze ya dị nʼetiti ndị cherubim, naanị gị bụ Chineke na-achị alaeze niile nke ụwa. Ọ bụkwa naanị gị kere eluigwe na ụwa.
Compare
Explore Aịzaya 37:16
2
Aịzaya 37:20
Ma ugbu a, ONYENWE ANYị Chineke anyị, biko, zọpụta anyị site nʼaka ya, ka alaeze niile nke ụwa mata na naanị gị ONYENWE ANYị bụ Chineke, na ọ dịkwaghị chi ọzọ ma ọ bụghị gị.”
Explore Aịzaya 37:20
Home
Bible
Plans
Videos