1
Aịzaya 38:5
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
“Gaa, gwa Hezekaya, sị ‘Otu a ka ONYENWE ANYị, bụ Chineke nna gị Devid kwuru, anụla m ekpere gị, ahụkwala m anya mmiri akwa gị. Aga m atụkwasị afọ iri na ise nʼụbọchị ndụ gị.
Compare
Explore Aịzaya 38:5
2
Aịzaya 38:3
“Chetakwa, ONYENWE ANYị, otu m si jegharịa nʼihu gị nʼikwesị ntụkwasị obi, jiri obi m niile fee gị ofufe, ma meekwa ihe dị mma nʼanya gị.” Hezekaya bekwara akwa nke ukwuu.
Explore Aịzaya 38:3
3
Aịzaya 38:17
Nʼezie, ọ bụ nʼihi ọdịmma m, ka m ji taa ahụhụ nke ihe mgbu dị otu a. Nʼịhụnanya gị ka ị zọpụtara m site nʼolulu nke ịla nʼiyi. I werela mmehie m niile wefee nʼazụ gị.
Explore Aịzaya 38:17
4
Aịzaya 38:1
Nʼoge ahụ, Hezekaya rịara ọrịa ruo na ọ gaara anwụ. Aịzaya onye amụma, nwa Emọz, bịakwutere ya, sị ya, “Otu a ka ONYENWE ANYị sịrị: Dozie ezinaụlọ gị, nʼihi na ị ga-anwụ. Ị gaghị esite nʼute ọrịa a bilie.”
Explore Aịzaya 38:1
Home
Bible
Plans
Videos