1
Abụ Ọma 31:24
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ya mere, dịrịnụ ike, ka obi siekwa unu ike, unu niile ndị olileanya ha dị nʼime ONYENWE ANYị.
Compare
Explore Abụ Ọma 31:24
2
Abụ Ọma 31:15
Oge m niile dị gị nʼaka. Napụta m nʼaka ndị iro m na nʼaka ndị ahụ na-adịghị ezu ike ịchụ m ọsọ.
Explore Abụ Ọma 31:15
3
Abụ Ọma 31:19
Lee ka ịdị mma gị si baa ụba, nke i na-edebere ndị niile na-atụ egwu gị, nke ị na-enye ndị na-agbaba nʼime gị, nʼihu ọha mmadụ.
Explore Abụ Ọma 31:19
4
Abụ Ọma 31:14
Ma ana m atụkwasị gị obi ONYENWE ANYị. Ekwuola m ya sị, “Naanị gị bụ Chineke m.”
Explore Abụ Ọma 31:14
5
Abụ Ọma 31:3
Ebe ị bụ oke nkume m na ebe mgbaba m e wusiri ike, nʼihi aha gị, duo m ma na-edukwa m.
Explore Abụ Ọma 31:3
6
Abụ Ọma 31:5
Nʼaka gị ka m na-enyefe mmụọ m; gbapụta m, o ONYENWE ANYị, Chineke, onye eziokwu.
Explore Abụ Ọma 31:5
7
Abụ Ọma 31:23
Hụnụ ONYENWE ANYị nʼanya, unu ndị ya niile kwesiri ntụkwasị obi, nʼihi na ONYENWE ANYị na-anapụta ndị niile kwesiri ntụkwasị obi nye ya, ma ọ na-akwụghachi ndị mpako oke zuru ezu.
Explore Abụ Ọma 31:23
8
Abụ Ọma 31:1
ONYENWE ANYị, nʼime gị, ka m gbabara izere ndụ; ekwela ka ihere mee m; site nʼezi omume gị gbapụta m.
Explore Abụ Ọma 31:1
Home
Bible
Plans
Videos