1
ỌNU-ỌGUGU 21:8
Bible Nso
Jehova we si Moses, Mere onwe-gi agwọ yiri ọku, tukwasi ya n'ọkọlọtọ: o gēru kwa, na onye ọ bula ataworo gādi ndu, mb͕e ọ huworo ya anya.
Compare
Explore ỌNU-ỌGUGU 21:8
2
ỌNU-ỌGUGU 21:9
Moses we me agwọ ọla, tukwasi ya n'ọkọlọtọ ahu: o rue, ma ọ buru na agwọ atawo madu, na ọ di ndu, mb͕e ọ legidere agwọ ọla ahu anya.
Explore ỌNU-ỌGUGU 21:9
3
ỌNU-ỌGUGU 21:5
Ndi Israel we kwue okwu megide Chineke, megide kwa Moses, si, N'ìhi gini ka unu meworo ka ayi si n'Ijipt rigota inwu n'ọzara nka? n'ihi na achicha adighi, miri adighi kwa; ike agwusiwo kwa nkpuru-obi-ayi n'achicha nka di nfé.
Explore ỌNU-ỌGUGU 21:5
4
ỌNU-ỌGUGU 21:6
Jehova we zite agwọ ahu nke yiri ọku n'etiti ndi Israel, ha we ta ndi Israel aru; ndi riri nne nwupuru n'Israel.
Explore ỌNU-ỌGUGU 21:6
5
ỌNU-ỌGUGU 21:7
Ndi Israel we biakute Moses, si, Ayi emehiewo, n'ihi na ayi ekwuwo okwu megide Jehova, megide kwa gi; gi kpere Jehova, ka Ọ we wezuga agwọ ndia n'aru ayi. Moses we kpe ekpere n'ihi ndi Israel.
Explore ỌNU-ỌGUGU 21:7
Home
Bible
Plans
Videos