1
ỌNU-ỌGUGU 22:28
Bible Nso
Jehova we saghe ọnu nne-inyinya-ibu ahu, ọ we si Belam, Gini ka m'meworo gi, na itiwom ihe ub͕ò atọ ndia?
Compare
Explore ỌNU-ỌGUGU 22:28
2
ỌNU-ỌGUGU 22:31
Jehova we saghe anya Belam abua, o we hu mọ-ozi nke Jehova ka ọ nēguzo n'uzọ, mma-agha-ya amiputara amiputa di kwa n'aka-ya: o we rube isi, kpọ isi ala n'iru-ya.
Explore ỌNU-ỌGUGU 22:31
3
ỌNU-ỌGUGU 22:32
Mọ-ozi nke Jehova we si ya, N'ìhi gini ka i tiworo nne-inyinya-ibu-gi ihe ub͕ò atọ ndia? le, mu onwem aputawo ibu onye-nmegide, n'ihi na uzọ-gi nārida na nbibi n'irum
Explore ỌNU-ỌGUGU 22:32
4
ỌNU-ỌGUGU 22:30
Nne-inyinya-ibu ahu we si Belam, Mù onwem abughi nne-inyinya-ibu-gi, nke i nọkwasiworo nam n'ogologo mb͕e-gi rue ta? ànọm nēme gi otú a ma-ọli? Ọ si, É-è.
Explore ỌNU-ỌGUGU 22:30
5
ỌNU-ỌGUGU 22:29
Belam we si nne-inyinya-ibu ahu, N'ihi na i kwaram emò: ọ gādim nọ̄ nma ma asi na mma-agha di n'akam, n'ihi na ub͕u a m'gēb͕uwori gi.
Explore ỌNU-ỌGUGU 22:29
6
ỌNU-ỌGUGU 22:27
Nne-inyinya-ibu ahu we hu mọ-ozi nke Jehova, o we makpuru n'okpuru Belam: iwe Belam we di ọku, o were nkpa-n'aka-ya tie nne-inyinya-ibu ahu.
Explore ỌNU-ỌGUGU 22:27
Home
Bible
Plans
Videos