1
ỌNU-ỌGUGU 23:19
Bible Nso
Chineke abughi madu, nke O gēkwu okwu-ugha; Ọ bughi kwa nwa madu, nke Ọ gēlogha: Ọ̀ bu na Ya onwe-ya asiwo na Ọ gēme ihe, ma O meghi ya? Ma-ọbu Ò kwuwo okwu, ma O meghi ya ka o guzosie ike?
Compare
Explore ỌNU-ỌGUGU 23:19
2
ỌNU-ỌGUGU 23:23
N'ihi na ọb͕ub͕a-afa adighi megide Jekob, Iju-ase adighi kwa megide Israel: Na mb͕e ahu ka agēkwu okwu bayere Jekob, baye-kwa-ra Israel, si, Le ihe Chineke meworo!
Explore ỌNU-ỌGUGU 23:23
3
ỌNU-ỌGUGU 23:20
Le, ọ bu igọzi ka m'nataworo iwu: Ọ gọziwo kwa, apughkwam itughari ya.
Explore ỌNU-ỌGUGU 23:20
Home
Bible
Plans
Videos